Ọnụ Ọgụgụ 8:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ha ga-akpụrụ oké ehi,+ werekwa àjà ọka ya+ na ya na-agakọ, ya bụ, ntụ ọka e gwere nke ọma a gwara mmanụ. Ị ga-akpụrụkwa oké ehi ọzọ a ga-eji chụọ àjà mmehie.+
8 Ha ga-akpụrụ oké ehi,+ werekwa àjà ọka ya+ na ya na-agakọ, ya bụ, ntụ ọka e gwere nke ọma a gwara mmanụ. Ị ga-akpụrụkwa oké ehi ọzọ a ga-eji chụọ àjà mmehie.+