Ọnụ Ọgụgụ 8:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ị ga-eme ka ndị Livaị guzo n’ihu Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ma chee* ha n’ihu Jehova ka ha bụrụ àjà a na-efegharị efegharị a chụụrụ ya.
13 Ị ga-eme ka ndị Livaị guzo n’ihu Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ma chee* ha n’ihu Jehova ka ha bụrụ àjà a na-efegharị efegharị a chụụrụ ya.