Ọnụ Ọgụgụ 8:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi na ha bụ ndị e nyere n’onyinye, ndị e si ná ndị Izrel nye m. M ga-akpọrọ ha ka ha nọchie anya nwa ọ bụla ndị Izrel bu ụzọ mụọ.*+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:16 Ụlọ Nche,4/15/1992, p. 12
16 N’ihi na ha bụ ndị e nyere n’onyinye, ndị e si ná ndị Izrel nye m. M ga-akpọrọ ha ka ha nọchie anya nwa ọ bụla ndị Izrel bu ụzọ mụọ.*+