Ọnụ Ọgụgụ 8:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ọ ga na-enyere ụmụnne ya ndị na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute aka, ma ọ gaghị anọ n’ebe ahụ na-eje ozi. Ọ bụ ihe a ka ị ga-eme gbasara ndị Livaị na ọrụ ha.”+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:26 Ụlọ Nche,8/1/2004, p. 25
26 Ọ ga na-enyere ụmụnne ya ndị na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute aka, ma ọ gaghị anọ n’ebe ahụ na-eje ozi. Ọ bụ ihe a ka ị ga-eme gbasara ndị Livaị na ọrụ ha.”+