Ọnụ Ọgụgụ 9:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “Gwa ndị Izrel, sị, ‘Ọ bụrụgodị na onye ọ bụla n’ime unu ma ọ bụ n’ọgbọ unu ndị na-esote unu adịghị ọcha maka na o metụrụ ozu mmadụ* aka+ ma ọ bụkwanụ na ọ gara ebe dị ezigbo anya, ọ ka ga-akwadebe anụ e ji eme Ememme Ngabiga a na-emere Jehova. Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:10 Ụlọ Nche,2/1/1993, p. 31
10 “Gwa ndị Izrel, sị, ‘Ọ bụrụgodị na onye ọ bụla n’ime unu ma ọ bụ n’ọgbọ unu ndị na-esote unu adịghị ọcha maka na o metụrụ ozu mmadụ* aka+ ma ọ bụkwanụ na ọ gara ebe dị ezigbo anya, ọ ka ga-akwadebe anụ e ji eme Ememme Ngabiga a na-emere Jehova.