Ọnụ Ọgụgụ 9:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “‘Ọ bụrụ na onye mbịarambịa binyeere unu, ọ ga-akwadebekwa anụ e ji eme Ememme Ngabiga a na-emere Jehova.+ Ọ ga-eme ya otú e nyere n’iwu nakwa otú e kwuru ka e si na-eme ya.+ Otu iwu ga na-achị unu, ma onye mbịarambịa ma nwa afọ ala unu.’”+
14 “‘Ọ bụrụ na onye mbịarambịa binyeere unu, ọ ga-akwadebekwa anụ e ji eme Ememme Ngabiga a na-emere Jehova.+ Ọ ga-eme ya otú e nyere n’iwu nakwa otú e kwuru ka e si na-eme ya.+ Otu iwu ga na-achị unu, ma onye mbịarambịa ma nwa afọ ala unu.’”+