Ọnụ Ọgụgụ 9:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Mgbe ụfọdụ, ígwé ojii ahụ na-anọ naanị ná mgbede ruo n’ụtụtụ. Ọ na-abụ ígwé ojii ahụ pụọ n’ụtụtụ, ha akwalie. Ma ígwé ojii ahụ ọ̀ pụrụ n’ehihie ma ọ̀ bụ n’abalị, ha na-akwali.+
21 Mgbe ụfọdụ, ígwé ojii ahụ na-anọ naanị ná mgbede ruo n’ụtụtụ. Ọ na-abụ ígwé ojii ahụ pụọ n’ụtụtụ, ha akwalie. Ma ígwé ojii ahụ ọ̀ pụrụ n’ehihie ma ọ̀ bụ n’abalị, ha na-akwali.+