Ọnụ Ọgụgụ 10:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Mosis wee sị: “Biko, ahapụla anyị n’ihi na ị ma ebe anyị kwesịrị ịma ụlọikwuu n’ala ịkpa. Ị ga na-ezi anyị ụzọ.*
31 Mosis wee sị: “Biko, ahapụla anyị n’ihi na ị ma ebe anyị kwesịrị ịma ụlọikwuu n’ala ịkpa. Ị ga na-ezi anyị ụzọ.*