-
Ọnụ Ọgụgụ 11:29Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
29 Ma Mosis sịrị ya: “Ị̀ na-ekwochitere m ekworo? Emela otú ahụ, n’ihi na ọ dị m ka ya bụrụ na ndị Jehova niile bụ ndị amụma nakwa na Jehova ga-enye ha mmụọ nsọ ya.”
-