Ọnụ Ọgụgụ 12:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 O wee sị ha: “Biko, nụrụnụ okwu m. Ọ bụrụ na e nwere onye amụma Jehova n’ime unu, m ga-esi n’ọhụụ mee ka ọ mata m.+ M ga-agwakwa ya okwu ná nrọ.+
6 O wee sị ha: “Biko, nụrụnụ okwu m. Ọ bụrụ na e nwere onye amụma Jehova n’ime unu, m ga-esi n’ọhụụ mee ka ọ mata m.+ M ga-agwakwa ya okwu ná nrọ.+