Ọnụ Ọgụgụ 13:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ha kọọrọ Mosis, sị: “Anyị banyere n’ala ahụ i dunyere anyị ka anyị gaa. N’eziokwu, mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.*+ Mkpụrụ ndị a sikwa na ya.+
27 Ha kọọrọ Mosis, sị: “Anyị banyere n’ala ahụ i dunyere anyị ka anyị gaa. N’eziokwu, mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.*+ Mkpụrụ ndị a sikwa na ya.+