Ọnụ Ọgụgụ 13:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ha wee na-akọrọ ndị Izrel akụkọ ọjọọ+ banyere ala ahụ ha gara nyopụta otú ọ dị, na-asị: “Ala ahụ anyị gara inyopụta otú ọ dị bụ ala na-ata isi ndị bi na ya. Ndị niile anyị hụrụ na ya gbara ajọ dimkpa.+
32 Ha wee na-akọrọ ndị Izrel akụkọ ọjọọ+ banyere ala ahụ ha gara nyopụta otú ọ dị, na-asị: “Ala ahụ anyị gara inyopụta otú ọ dị bụ ala na-ata isi ndị bi na ya. Ndị niile anyị hụrụ na ya gbara ajọ dimkpa.+