Ọnụ Ọgụgụ 13:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Anyị hụkwara ndị Nefilim n’ebe ahụ, bụ́ ụmụ Anak,+ ndị si n’agbụrụ* ndị Nefilim. Anyị dịkwa ka ụkpara, ma n’anya anyị ma n’anya ha.” Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:33 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 133 Ụlọ Nche,7/15/2011, p. 10-1110/1/2006, p. 16-17
33 Anyị hụkwara ndị Nefilim n’ebe ahụ, bụ́ ụmụ Anak,+ ndị si n’agbụrụ* ndị Nefilim. Anyị dịkwa ka ụkpara, ma n’anya anyị ma n’anya ha.”