Ọnụ Ọgụgụ 14:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ bụrụ na ihe anyị dị Jehova mma, ọ ga-akpọba anyị n’ala ahụ ma nye anyị ya. Ọ bụ ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.*+
8 Ọ bụrụ na ihe anyị dị Jehova mma, ọ ga-akpọba anyị n’ala ahụ ma nye anyị ya. Ọ bụ ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.*+