Ọnụ Ọgụgụ 15:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Unu ga-ewetakwa ọkara otu hin mmanya ka ọ bụrụ àjà mmanya.+ Ọ bụ àjà a na-esu ọkụ, àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.
10 Unu ga-ewetakwa ọkara otu hin mmanya ka ọ bụrụ àjà mmanya.+ Ọ bụ àjà a na-esu ọkụ, àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.