Ọnụ Ọgụgụ 15:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “‘Ọ bụrụ na onye mbịarambịa nke binyeere unu ma ọ bụ onye bi n’obodo unu kemgbe ọtụtụ afọ chọrọ ịchụ àjà a na-esu ọkụ ka ọ bụrụ àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova, o kwesịrị ịchụ ya otú unu si achụ ya.+
14 “‘Ọ bụrụ na onye mbịarambịa nke binyeere unu ma ọ bụ onye bi n’obodo unu kemgbe ọtụtụ afọ chọrọ ịchụ àjà a na-esu ọkụ ka ọ bụrụ àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova, o kwesịrị ịchụ ya otú unu si achụ ya.+