Ọnụ Ọgụgụ 15:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 “‘Ma onye* kpachaara anya mehie,+ ma ọ̀ bụ nwa afọ ma ọ̀ bụ onye mbịarambịa, ọ na-ekwulu Jehova. A ga-egbu ya.*
30 “‘Ma onye* kpachaara anya mehie,+ ma ọ̀ bụ nwa afọ ma ọ̀ bụ onye mbịarambịa, ọ na-ekwulu Jehova. A ga-egbu ya.*