Ọnụ Ọgụgụ 15:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 A ga-egburịrị onye* ahụ maka na o leghaara okwu Jehova anya, mebiekwa iwu ya.+ Mmehie ya ga-adị ya n’isi.’”+
31 A ga-egburịrị onye* ahụ maka na o leghaara okwu Jehova anya, mebiekwa iwu ya.+ Mmehie ya ga-adị ya n’isi.’”+