Ọnụ Ọgụgụ 16:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’ihi ya, ezigbo iwe were Mosis, ya asị Jehova: “Elela àjà ọka ha anya. E nweghị jakị ọ bụla m naara ha, emejọghịkwa m otu onye n’ime ha.”+
15 N’ihi ya, ezigbo iwe were Mosis, ya asị Jehova: “Elela àjà ọka ha anya. E nweghị jakị ọ bụla m naara ha, emejọghịkwa m otu onye n’ime ha.”+