17 Onye ọ bụla were ihe ọ ga-eji amụ insens ma tụkwasị insens na ya. Onye ọ bụla n’ime unu ga-eweta ihe ọ ga-eji amụ insens n’ihu Jehova, ya bụ, narị ihe e ji amụ insens abụọ na iri ise (250), ma gịnwa ma Erọn. Onye ọ bụla n’ime unu ga-eji ihe ọ ga-eji amụ insens bịa.”