Ọnụ Ọgụgụ 16:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ọ bụrụ na ndị a anwụọ otú mmadụ niile si anwụ, ọ bụrụkwa na a taa ha ahụhụ otú e si ata mmadụ niile ahụhụ, maranụ na ọ bụghị Jehova zitere m.+
29 Ọ bụrụ na ndị a anwụọ otú mmadụ niile si anwụ, ọ bụrụkwa na a taa ha ahụhụ otú e si ata mmadụ niile ahụhụ, maranụ na ọ bụghị Jehova zitere m.+