Ọnụ Ọgụgụ 16:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 otú Jehova si n’ọnụ Mosis gwa ya. Ọ bụ ihe na-echetara ndị Izrel na onye na-abụghị onye nchụàjà,* onye na-abụghịkwa nwa Erọn, agaghị abịa nso ka ọ mụọ insens n’ihu Jehova+ nakwa na onye ọ bụla ekwesịghị ịdị ka Kora na ndị kwadoro ya.+
40 otú Jehova si n’ọnụ Mosis gwa ya. Ọ bụ ihe na-echetara ndị Izrel na onye na-abụghị onye nchụàjà,* onye na-abụghịkwa nwa Erọn, agaghị abịa nso ka ọ mụọ insens n’ihu Jehova+ nakwa na onye ọ bụla ekwesịghị ịdị ka Kora na ndị kwadoro ya.+