Ọnụ Ọgụgụ 16:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Mgbe nzukọ ahụ zukọtara na-akatọ Mosis na Erọn, ha tụgharịrị chee ihu n’ụlọikwuu nzute, ígwé ojii wee kpuchie ụlọikwuu ahụ, ebube Jehova malitekwara ịpụta.+
42 Mgbe nzukọ ahụ zukọtara na-akatọ Mosis na Erọn, ha tụgharịrị chee ihu n’ụlọikwuu nzute, ígwé ojii wee kpuchie ụlọikwuu ahụ, ebube Jehova malitekwara ịpụta.+