Ọnụ Ọgụgụ 16:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Mosis gwaziri Erọn, sị: “Were ihe e ji amụ insens, gụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà gụnye na ya,+ tụkwasịkwa insens* na ya ma gakwuru nzukọ ahụ ọsọ ọsọ kpuchiere ha mmehie ha,+ n’ihi na iwe eweela Jehova. Ọrịa ọjọọ arịawala ha!”
46 Mosis gwaziri Erọn, sị: “Were ihe e ji amụ insens, gụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà gụnye na ya,+ tụkwasịkwa insens* na ya ma gakwuru nzukọ ahụ ọsọ ọsọ kpuchiere ha mmehie ha,+ n’ihi na iwe eweela Jehova. Ọrịa ọjọọ arịawala ha!”