Ọnụ Ọgụgụ 18:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jehova wee gwa Erọn, sị: “Gị na ụmụ gị ndị nwoke na ndị si n’ọnụmara gị ga-aza ajụjụ mgbe ọ bụla e mebiri iwu na-achị ebe nsọ.+ Gị na ụmụ gị ndị nwoke ga-azakwa ajụjụ mgbe ọ bụla e mebiri iwu na-achị ndị nchụàjà.+
18 Jehova wee gwa Erọn, sị: “Gị na ụmụ gị ndị nwoke na ndị si n’ọnụmara gị ga-aza ajụjụ mgbe ọ bụla e mebiri iwu na-achị ebe nsọ.+ Gị na ụmụ gị ndị nwoke ga-azakwa ajụjụ mgbe ọ bụla e mebiri iwu na-achị ndị nchụàjà.+