Ọnụ Ọgụgụ 18:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’ihi na enyela m ndị Livaị otu ụzọ n’ụzọ iri ndị Izrel ga na-eweta, nke ha ga na-enye Jehova, ka ọ bụrụ ihe ha ketara. Ọ bụ ya mere m ji sị ha, ‘Ha agaghị eso ndị Izrel keta ala ọ bụla.’”+
24 N’ihi na enyela m ndị Livaị otu ụzọ n’ụzọ iri ndị Izrel ga na-eweta, nke ha ga na-enye Jehova, ka ọ bụrụ ihe ha ketara. Ọ bụ ya mere m ji sị ha, ‘Ha agaghị eso ndị Izrel keta ala ọ bụla.’”+