Ọnụ Ọgụgụ 18:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 A ga-ewere ya na ọ bụ onyinye unu, ka à ga-asị na ọ bụ ọka* nke si n’ebe unu na-azọcha ọka+ ma ọ bụ mmanya buru ibu nke si n’ebe unu na-azọchapụta mmanya ma ọ bụ mmanụ buru ibu nke si n’ebe unu na-azọchapụta mmanụ.
27 A ga-ewere ya na ọ bụ onyinye unu, ka à ga-asị na ọ bụ ọka* nke si n’ebe unu na-azọcha ọka+ ma ọ bụ mmanya buru ibu nke si n’ebe unu na-azọchapụta mmanya ma ọ bụ mmanụ buru ibu nke si n’ebe unu na-azọchapụta mmanụ.