-
Ọnụ Ọgụgụ 18:28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 Unu ga-esi otú a si n’otu ụzọ n’ụzọ iri niile unu na-anata ndị Izrel na-enye Jehova onyinye. Unu ga-esikwa na ha na-enye Erọn onye nchụàjà onyinye Jehova.
-