-
Ọnụ Ọgụgụ 18:30Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
30 “Ị ga-agwakwa ha, sị, ‘Mgbe unu ndị Livaị si na ha nye ihe kacha mma n’onyinye, a ga-ewere ya ka à ga-asị na ọ bụ ọka si n’ebe unu na-azọcha ọka na mmanya si n’ebe unu na-azọchapụta mmanya ma ọ bụ mmanụ si n’ebe unu na-azọchapụta mmanụ.
-