Ọnụ Ọgụgụ 19:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Ihe a bụ iwu Jehova nyere: ‘Gwa ndị Izrel ka ha kpụtara gị nne ehi ahụ́ dị mma, nke na-acha ọbara ọbara, nke na-enweghịkwa nkwarụ ọ bụla,+ nke a na-anyakwasịtụbeghị yok.
2 “Ihe a bụ iwu Jehova nyere: ‘Gwa ndị Izrel ka ha kpụtara gị nne ehi ahụ́ dị mma, nke na-acha ọbara ọbara, nke na-enweghịkwa nkwarụ ọ bụla,+ nke a na-anyakwasịtụbeghị yok.