Ọnụ Ọgụgụ 20:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ọnwa nke mbụ, nzukọ Izrel niile batara n’ala ịkpa Zin, ha wee biri na Kedesh.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka Miriam+ nwụrụ, e liekwa ya.
20 N’ọnwa nke mbụ, nzukọ Izrel niile batara n’ala ịkpa Zin, ha wee biri na Kedesh.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka Miriam+ nwụrụ, e liekwa ya.