Ọnụ Ọgụgụ 21:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Mgbe onye Kenan, bụ́ eze na-achị Erad,+ onye bi na Negeb,* nụrụ na ndị Izrel esila n’ụzọ Atarim bịa, ọ lụsoro ndị Izrel agha ma dọrọ ụfọdụ n’ime ha n’agha.
21 Mgbe onye Kenan, bụ́ eze na-achị Erad,+ onye bi na Negeb,* nụrụ na ndị Izrel esila n’ụzọ Atarim bịa, ọ lụsoro ndị Izrel agha ma dọrọ ụfọdụ n’ime ha n’agha.