Ọnụ Ọgụgụ 21:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova wee mee ka agwọ ọjọọ dị iche iche batawa n’ebe ha bi. Agwọ ndị ahụ nọ na-ata ha, ọtụtụ ndị Izrel nwụkwara.+
6 Jehova wee mee ka agwọ ọjọọ dị iche iche batawa n’ebe ha bi. Agwọ ndị ahụ nọ na-ata ha, ọtụtụ ndị Izrel nwụkwara.+