Ọnụ Ọgụgụ 22:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ezigbo ụjọ tụwara ndị Moab maka na ndị Izrel dị ọtụtụ. N’eziokwu, oké ụjọ bara ndị Moab ahụ́ n’ihi ndị Izrel.+
3 Ezigbo ụjọ tụwara ndị Moab maka na ndị Izrel dị ọtụtụ. N’eziokwu, oké ụjọ bara ndị Moab ahụ́ n’ihi ndị Izrel.+