Ọnụ Ọgụgụ 22:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma Belam gwara ndị na-ejere Belak ozi, sị: “Ọ bụrụgodị na Belak enye m ụlọ ya ọlaọcha na ọlaedo juru, agaghị m eme ihe ọ bụla Jehova bụ́ Chineke m na-agwaghị m mee, ma ọ̀ bụ obere ihe ma ọ̀ bụ nnukwu ihe.+
18 Ma Belam gwara ndị na-ejere Belak ozi, sị: “Ọ bụrụgodị na Belak enye m ụlọ ya ọlaọcha na ọlaedo juru, agaghị m eme ihe ọ bụla Jehova bụ́ Chineke m na-agwaghị m mee, ma ọ̀ bụ obere ihe ma ọ̀ bụ nnukwu ihe.+