Ọnụ Ọgụgụ 22:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Jehova megheziri anya Belam,+ ya ahụ mmụọ ozi Jehova ka o ji mma agha a mịpụtara amịpụta n’aka kwụrụ n’ụzọ. Belam hulatara ozugbo kpọọ isiala.
31 Jehova megheziri anya Belam,+ ya ahụ mmụọ ozi Jehova ka o ji mma agha a mịpụtara amịpụta n’aka kwụrụ n’ụzọ. Belam hulatara ozugbo kpọọ isiala.