-
Ọnụ Ọgụgụ 22:35Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
35 Ma mmụọ ozi Jehova sịrị Belam: “Soro ụmụ nwoke ndị ahụ gawa. Ma ọ bụ naanị ihe m ga-agwa gị ka ị ga-ekwu.” Belam wee soro ndị Belak mere ndị isi gawa.
-