-
Ọnụ Ọgụgụ 22:36Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
36 Mgbe Belak nụrụ na Belam abịala, ọ gawara ozugbo ka o zute ya n’obodo Moab, nke dị n’akụkụ mmiri Anọn, n’ókè nke ala Moab.