Ọnụ Ọgụgụ 23:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 O wee kwuo, sị:+ “Belak eze Moab si n’Eram kpọta m.+ O si n’ugwu dị n’ebe ọwụwa anyanwụ. Ọ sịrị: ‘Bịa bụọrọ m Jekọb ọnụ. Bịa kọchaa Izrel.’+
7 O wee kwuo, sị:+ “Belak eze Moab si n’Eram kpọta m.+ O si n’ugwu dị n’ebe ọwụwa anyanwụ. Ọ sịrị: ‘Bịa bụọrọ m Jekọb ọnụ. Bịa kọchaa Izrel.’+