Ọnụ Ọgụgụ 23:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Belak wee sị Belam: “Gịnị bụ ihe a i mere m? M kpọtara gị ebe a ka ị bụọ ndị iro m ọnụ, ma naanị ihe i mere bụ ịgọzi ha.”+
11 Belak wee sị Belam: “Gịnị bụ ihe a i mere m? M kpọtara gị ebe a ka ị bụọ ndị iro m ọnụ, ma naanị ihe i mere bụ ịgọzi ha.”+