Ọnụ Ọgụgụ 23:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Chineke abụghị mmadụ nkịtị nke na-agha ụgha.+ Ọ bụghịkwa nwa nke mmadụ nke na-agbanwe obi ya.*+ Ọ bụrụ na o kwuo ihe, ọ̀ bụ na ọ gaghị eme ya? Ọ bụrụ na o kwuo okwu, ọ̀ bụ na ọ gaghị emezu ya?+
19 Chineke abụghị mmadụ nkịtị nke na-agha ụgha.+ Ọ bụghịkwa nwa nke mmadụ nke na-agbanwe obi ya.*+ Ọ bụrụ na o kwuo ihe, ọ̀ bụ na ọ gaghị eme ya? Ọ bụrụ na o kwuo okwu, ọ̀ bụ na ọ gaghị emezu ya?+