Ọnụ Ọgụgụ 24:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Chineke si n’Ijipt na-akpọpụta ya. Ọ bụụrụ ha mpi atụ́. Ọ ga-ebibi mba dị iche iche, bụ́ ndị na-emegbu ya.+ Ọ ga-atapịa ọkpụkpụ ha, ọ ga-ejikwa akụ́ ya gbarie ha.
8 Chineke si n’Ijipt na-akpọpụta ya. Ọ bụụrụ ha mpi atụ́. Ọ ga-ebibi mba dị iche iche, bụ́ ndị na-emegbu ya.+ Ọ ga-atapịa ọkpụkpụ ha, ọ ga-ejikwa akụ́ ya gbarie ha.