Ọnụ Ọgụgụ 24:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Belak wee wesa Belam ezigbo iwe. Belak kụrụ aka n’iwe sị Belam: “M kpọrọ gị ka ị bụọ ndị iro m ọnụ,+ ma naanị ihe i mere bụ ịgọzi ha ugboro atọ a.
10 Belak wee wesa Belam ezigbo iwe. Belak kụrụ aka n’iwe sị Belam: “M kpọrọ gị ka ị bụọ ndị iro m ọnụ,+ ma naanị ihe i mere bụ ịgọzi ha ugboro atọ a.