Ọnụ Ọgụgụ 25:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jehova gwara Mosis, sị: “Jide ndị niile bụ́ ndị isi ndị ọjọọ a, gbuo ha ma kwụwa ozu ha n’ihu Jehova ka mmadụ niile hụ ha,* ka nnukwu iwe Jehova na-ewesa ndị Izrel dajụọ.”
4 Jehova gwara Mosis, sị: “Jide ndị niile bụ́ ndị isi ndị ọjọọ a, gbuo ha ma kwụwa ozu ha n’ihu Jehova ka mmadụ niile hụ ha,* ka nnukwu iwe Jehova na-ewesa ndị Izrel dajụọ.”