Ọnụ Ọgụgụ 26:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ bụ ha bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Juda. Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ n’ime ha dị puku iri asaa na isii na narị ise (76,500).+
22 Ọ bụ ha bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Juda. Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ n’ime ha dị puku iri asaa na isii na narị ise (76,500).+