Ọnụ Ọgụgụ 26:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Zelofehad nwa Hifa amụtaghị ụmụ nwoke. Ọ mụrụ naanị ụmụ nwaanyị.+ Aha ụmụ Zelofehad+ bụ Mala, Noa, Họgla, Milka, na Teza.
33 Zelofehad nwa Hifa amụtaghị ụmụ nwoke. Ọ mụrụ naanị ụmụ nwaanyị.+ Aha ụmụ Zelofehad+ bụ Mala, Noa, Họgla, Milka, na Teza.