Ọnụ Ọgụgụ 26:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ọ bụ ha bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Ifrem. Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ n’ime ha dị puku iri atọ na abụọ na narị ise (32,500).+ Ọ bụ ha bụ ụmụ Josef ndị nwoke, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.
37 Ọ bụ ha bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Ifrem. Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ n’ime ha dị puku iri atọ na abụọ na narị ise (32,500).+ Ọ bụ ha bụ ụmụ Josef ndị nwoke, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.