Ọnụ Ọgụgụ 26:53 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 53 “Ị ga-ekere ndị a ala ahụ ka ọ bụrụ nke ha. Ị ga-esoro otú e si dee aha ha* keere ha ya.+