Ọnụ Ọgụgụ 26:54 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 54 Ị ga-ekenye ndị dị ọtụtụ ala buru ibu, kenye ndị na-adịghị ọtụtụ ala na-ebughị ibu.+ Ọ bụ mmadụ ole e debara aha ha n’akwụkwọ ná ndị nke ọ bụla ka a ga-eji ama ala a ga-ekenye ha.
54 Ị ga-ekenye ndị dị ọtụtụ ala buru ibu, kenye ndị na-adịghị ọtụtụ ala na-ebughị ibu.+ Ọ bụ mmadụ ole e debara aha ha n’akwụkwọ ná ndị nke ọ bụla ka a ga-eji ama ala a ga-ekenye ha.