Ọnụ Ọgụgụ 26:57 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 57 Ndị a bụ ndị Livaị e debara aha ha n’akwụkwọ,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Geshọn mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Geshọn; Kohat+ mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Kohat; Meraraị mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Meraraị.
57 Ndị a bụ ndị Livaị e debara aha ha n’akwụkwọ,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Geshọn mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Geshọn; Kohat+ mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Kohat; Meraraị mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Meraraị.